Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Jenesis 41:39-41
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 39 Fero gwaziri Josef, sị: “Ebe ọ bụ na Chineke emeela ka ị mara ihe a niile, e nweghị onye nwere uche ma mara ihe ka gị. 40 Ọ bụ gị ga na-elekọta ụlọ m, ndị obodo m niile ga na-erubekwara gị isi.+ Ọ bụ naanị mụnwa bụ́ eze ga-aka gị ukwuu.” 41 Fero gwakwara Josef, sị: “Lee, m na-eme gị onyeisi n’ala Ijipt niile.”+

  • Jenesis 41:48
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 48 Ọ nọ na-achịkọta nri niile ala Ijipt mepụtara n’afọ asaa ahụ. Ọ na-ekpokọta ha n’obodo dị iche iche. N’obodo nke ọ bụla, ọ na-achịkọta nri si n’ubi ndị gbara obodo ahụ gburugburu ma chekwaa ha n’obodo ahụ.

  • Jenesis 45:8
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 8 N’ihi ya, ọ bụghị unu zitere m ebe a, kama ọ bụ ezi Chineke zitere m ka o wee mee ka m bụrụ onye ndụmọdụ* Fero, meekwa ka m bụrụ onyeisi n’ụlọ ya niile na onye na-achị Ijipt niile.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya