-
Jenesis 41:33Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
33 “Ugbu a, ka Fero chọta nwoke nwere uche, nke makwa ihe ma mee ya onyeisi n’ala Ijipt.
-
-
Jenesis 41:38Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
38 Fero wee gwa ndị na-ejere ya ozi, sị: “È nwere ike ịchọta nwoke ọzọ dị ka onye a mmụọ Chineke na-arụ ọrụ n’ime ya?”
-