Ọpụpụ 1:8, 9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ka oge na-aga, eze ọhụrụ nke na-amaghị Josef malitere ịchị Ijipt. 9 O wee gwa ndị obodo ya, sị: “Lee, ndị Izrel ka anyị dị ọtụtụ, ha dịkwa ike karịa anyị.+
8 Ka oge na-aga, eze ọhụrụ nke na-amaghị Josef malitere ịchị Ijipt. 9 O wee gwa ndị obodo ya, sị: “Lee, ndị Izrel ka anyị dị ọtụtụ, ha dịkwa ike karịa anyị.+