Ọpụpụ 12:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ndị Ijipt wee malite ịgwa ndị Izrel ka ha pụwa ọsọ ọsọ+ n’ala ha, ha nọ na-asị, “n’ihi na anyị niile anwụọla anwụọ!”+
33 Ndị Ijipt wee malite ịgwa ndị Izrel ka ha pụwa ọsọ ọsọ+ n’ala ha, ha nọ na-asị, “n’ihi na anyị niile anwụọla anwụọ!”+