Ọpụpụ 15:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 N’oge ahụ, Mosis na ndị Izrel bụụrụ Jehova abụ a:+ “Ka m bụkuo Jehova abụ n’ihi na o meela ihe a ga-eji na-akwanyere ya ezigbo ùgwù.+ Ọ tụbala ịnyịnya na onye na-agba ya n’oké osimiri.+
15 N’oge ahụ, Mosis na ndị Izrel bụụrụ Jehova abụ a:+ “Ka m bụkuo Jehova abụ n’ihi na o meela ihe a ga-eji na-akwanyere ya ezigbo ùgwù.+ Ọ tụbala ịnyịnya na onye na-agba ya n’oké osimiri.+