Abụ Ọma 78:51 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 N’ikpeazụ, o gburu ndị niile e bu ụzọ mụọ n’Ijipt,+Bụ́ ndị e bu ụzọ mụọ n’ụlọikwuu ndị dị na Ham.