10 “Mgbe m hụrụ Izrel, ọ dị ka mgbe mmadụ hụrụ mkpụrụ vaịn n’ala ịkpa.+
Mgbe m hụrụ ndị nna nna unu, ọ dị ka mgbe mmadụ hụrụ mkpụrụ mbụ osisi fig mịrị.
Ma, ha gakwuuru Bel nke Piọ.+
Ha nyefere chi na-asọ oyi onwe ha.+
Ha ghọkwara ndị rụrụ arụ dị ka ihe ahụ ha hụrụ n’anya.