Joshụa 15:63 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 63 Ma, ndị Juda achụpụlighị+ ndị Jebus+ bi na Jeruselem.+ Ndị Jebus na ndị Juda bizi na Jeruselem ruo taa. Ndị Ikpe 1:33 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 33 Ebo Naftalaị achụpụghị ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat.+ Kama ha na ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ, bikọtara.+ Ha manyekwara ndị bi na Bet-shimesh na Bet-enat ka ha na-arụrụ ha ọrụ.
63 Ma, ndị Juda achụpụlighị+ ndị Jebus+ bi na Jeruselem.+ Ndị Jebus na ndị Juda bizi na Jeruselem ruo taa.
33 Ebo Naftalaị achụpụghị ndị bi na Bet-shimesh na ndị bi na Bet-enat.+ Kama ha na ndị Kenan, bụ́ ndị bi n’ala ahụ, bikọtara.+ Ha manyekwara ndị bi na Bet-shimesh na Bet-enat ka ha na-arụrụ ha ọrụ.