Ndị Ikpe 2:18 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 18 Mgbe ọ bụla Jehova nyere ha onyeikpe,+ Jehova na-anọnyere onyeikpe ahụ ma zọpụta ha n’aka ndị iro ha n’oge niile onyeikpe ahụ nọ ndụ; n’ihi na ọ na-ewute Jehova+ na ndị na-emegide ha na ndị na-echi ha ọnụ n’ala na-eme ka ha na-asụ ude.+
18 Mgbe ọ bụla Jehova nyere ha onyeikpe,+ Jehova na-anọnyere onyeikpe ahụ ma zọpụta ha n’aka ndị iro ha n’oge niile onyeikpe ahụ nọ ndụ; n’ihi na ọ na-ewute Jehova+ na ndị na-emegide ha na ndị na-echi ha ọnụ n’ala na-eme ka ha na-asụ ude.+