Abụ Ọma 8:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onyenwe anyị Jehova, aha gị dị nnọọ ebube n’ebe niile n’ụwa. I meela ka ebube gị dị ukwuu karịa eluigwe.*+ Abụ Ọma 57:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Chineke, ka a jaa gị mma n’eluigwe. Ka e too gị n’ụwa niile.+ Abụ Ọma 57:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Chineke, ka a jaa gị mma n’eluigwe. Ka e too gị n’ụwa niile.+
8 Onyenwe anyị Jehova, aha gị dị nnọọ ebube n’ebe niile n’ụwa. I meela ka ebube gị dị ukwuu karịa eluigwe.*+