Joshụa 13:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọkara ebo Manase nke ọzọ na ebo Ruben nakwa ebo Gad ketara ala Mosis nyere ha n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. Ebe ahụ ka Mosis ohu Jehova nyere ha.+ Joshụa 13:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ bụkwa ha ketara Gilied na ala ndị Geshọ na nke ndị Meakat+ na ala niile dị n’Ugwu Hemọn na Beshan niile+ ruo Saleka.+
8 Ọkara ebo Manase nke ọzọ na ebo Ruben nakwa ebo Gad ketara ala Mosis nyere ha n’ebe ọwụwa anyanwụ Osimiri Jọdan. Ebe ahụ ka Mosis ohu Jehova nyere ha.+
11 Ọ bụkwa ha ketara Gilied na ala ndị Geshọ na nke ndị Meakat+ na ala niile dị n’Ugwu Hemọn na Beshan niile+ ruo Saleka.+