Abụ Ọma 62:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile. Gwanụ ya ihe niile dị unu n’obi.+ Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ (Sila) Aịzaya 26:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ị ga-echebe ndị ji obi ha niile tụkwasị gị obi.* Ị ga-eme ka ha na-ebi n’udo mgbe niile,+N’ihi na ọ bụ gị ka ha tụkwasịrị obi.+
8 Tụkwasịnụ ya obi mgbe niile. Gwanụ ya ihe niile dị unu n’obi.+ Chineke bụụrụ anyị ebe mgbaba.+ (Sila)
3 Ị ga-echebe ndị ji obi ha niile tụkwasị gị obi.* Ị ga-eme ka ha na-ebi n’udo mgbe niile,+N’ihi na ọ bụ gị ka ha tụkwasịrị obi.+