Abụ Ọma 138:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị+N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi. I meela ka okwu gị na aha gị dị ebube karịa ihe ọ bụla ọzọ.*
2 M ga-eche ihu n’ụlọ nsọ gị kpọọ isiala,+M ga-etokwa aha gị+N’ihi ịhụnanya gị* nakwa n’ihi na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi. I meela ka okwu gị na aha gị dị ebube karịa ihe ọ bụla ọzọ.*