1 Samuel 5:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 N’echi ya, mgbe ndị Ashdọd pụtara n’isi ụtụtụ, ha hụrụ na Degọn adaala kpuo ihu n’ala n’ihu Igbe Jehova.+ Ha wee bughachi Degọn ebe ọ na-adị.+ Aịzaya 46:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ha na-eburu ya n’ubu ha.+ Ha na-eburu ya busa ebe ọ ga na-adị, ya akwụrụ ebe ahụ. Ọ naghị esi ebe ahụ apụ.+ Ndị mmadụ na-eti mkpu, na-arịọ ya arịrịọ, ma ọ naghị atụpụrụ ha ọnụ. O nweghị ike ịnapụta onye na-ata ahụhụ.+
3 N’echi ya, mgbe ndị Ashdọd pụtara n’isi ụtụtụ, ha hụrụ na Degọn adaala kpuo ihu n’ala n’ihu Igbe Jehova.+ Ha wee bughachi Degọn ebe ọ na-adị.+
7 Ha na-eburu ya n’ubu ha.+ Ha na-eburu ya busa ebe ọ ga na-adị, ya akwụrụ ebe ahụ. Ọ naghị esi ebe ahụ apụ.+ Ndị mmadụ na-eti mkpu, na-arịọ ya arịrịọ, ma ọ naghị atụpụrụ ha ọnụ. O nweghị ike ịnapụta onye na-ata ahụhụ.+