Abụ Ọma 6:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na onye nwụrụ anwụ anaghị akpọ aha* gị. Ònye ga-anọli n’ili* too gị?+ Ekliziastis 9:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 N’ihi na ndị dị ndụ ma na ha ga-anwụ,+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla.+ E nweghị ụgwọ ọrụ ọzọ ha nwere, n’ihi na e chefuola ihe niile banyere ha.+
5 N’ihi na ndị dị ndụ ma na ha ga-anwụ,+ ma ndị nwụrụ anwụ amaghị ihe ọ bụla.+ E nweghị ụgwọ ọrụ ọzọ ha nwere, n’ihi na e chefuola ihe niile banyere ha.+