Ọpụpụ 15:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Jehova, aka nri gị dị ezigbo ike,+Jehova, aka nri gị na-akụri onye iro. Aịzaya 40:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 “Leenụ anya n’eluigwe hụ ihe ndị a. Ònye kere ha?+ Ọ bụ Chineke, onye na-edu ha n’ìgwè, na-agụkwa ha ọnụ. Ọ na-akpọ ha niile aha n’otu n’otu.+ O nweghị otu n’ime ha ọ na-achọ achọ,N’ihi na ike ya dị egwu, ume ya enweghịkwa atụ.+
26 “Leenụ anya n’eluigwe hụ ihe ndị a. Ònye kere ha?+ Ọ bụ Chineke, onye na-edu ha n’ìgwè, na-agụkwa ha ọnụ. Ọ na-akpọ ha niile aha n’otu n’otu.+ O nweghị otu n’ime ha ọ na-achọ achọ,N’ihi na ike ya dị egwu, ume ya enweghịkwa atụ.+