Abụ Ọma 24:3, 4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ònye nwere ike ịrịgo n’ugwu Jehova?+ Ònyekwa nwere ike iguzo n’ebe nsọ ya? 4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-anaghị eji m* aṅụ iyi ụgha,Onye na-anaghịkwa aṅụ iyi ka ọ ghọgbuo ndị ọzọ.+
3 Ònye nwere ike ịrịgo n’ugwu Jehova?+ Ònyekwa nwere ike iguzo n’ebe nsọ ya? 4 Ọ bụ onye ọ bụla aka ya dị ọcha, onye obi ya dịkwa ọcha,+Onye na-anaghị eji m* aṅụ iyi ụgha,Onye na-anaghịkwa aṅụ iyi ka ọ ghọgbuo ndị ọzọ.+