Abụ Ọma 119:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Ana m aṅụrị ọṅụ maka ihe ndị ị na-echetara m+Karịa ka m na-aṅụrị ọṅụ maka ihe ọ bụla ọzọ bara ezigbo uru.+ Abụ Ọma 119:168 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 168 M na-edebe iwu gị, na-emekwa ihe ndị ị na-echetara m,N’ihi na ị ma ihe niile m na-eme.+
14 Ana m aṅụrị ọṅụ maka ihe ndị ị na-echetara m+Karịa ka m na-aṅụrị ọṅụ maka ihe ọ bụla ọzọ bara ezigbo uru.+