Aịzaya 48:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova, Onye Mgbapụta gị na Onye Nsọ Izrel, kwuru,+ sị: “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Chineke gị. Ọ bụ m na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru,+Na-ezikwa gị ụzọ i kwesịrị ịna-eso.+ Jọn 6:45 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 45 E dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma, sị: ‘Jehova* ga-akụziri ha niile ihe.’+ Onye ọ bụla gere Nna m ntị ma mụta ihe na-abịakwute m. Jems 1:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ bụrụkwa na e nwere onye n’ime unu chọrọ amamihe,* ya na-arịọ Chineke+ n’ihi na Chineke na-emesapụrụ mmadụ niile aka. Ọ gaghị ewesa ya iwe,*+ kama ọ ga-emere ya ihe ọ rịọrọ.+
17 Jehova, Onye Mgbapụta gị na Onye Nsọ Izrel, kwuru,+ sị: “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Chineke gị. Ọ bụ m na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru,+Na-ezikwa gị ụzọ i kwesịrị ịna-eso.+
45 E dere n’Akwụkwọ Ndị Amụma, sị: ‘Jehova* ga-akụziri ha niile ihe.’+ Onye ọ bụla gere Nna m ntị ma mụta ihe na-abịakwute m.
5 Ọ bụrụkwa na e nwere onye n’ime unu chọrọ amamihe,* ya na-arịọ Chineke+ n’ihi na Chineke na-emesapụrụ mmadụ niile aka. Ọ gaghị ewesa ya iwe,*+ kama ọ ga-emere ya ihe ọ rịọrọ.+