Abụ Ọma 19:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ịtụ egwu Jehova dị mma.+ Ọ na-adịru mgbe ebighị ebi. Ihe Jehova kpebiri bụ eziokwu. Ha niile ziri ezi.+ Abụ Ọma 119:75 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 75 Jehova, ama m na ihe ndị i kpebiri dị mma+Nakwa na ị tara m ahụhụ maka na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+
9 Ịtụ egwu Jehova dị mma.+ Ọ na-adịru mgbe ebighị ebi. Ihe Jehova kpebiri bụ eziokwu. Ha niile ziri ezi.+
75 Jehova, ama m na ihe ndị i kpebiri dị mma+Nakwa na ị tara m ahụhụ maka na ị bụ onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.+