Abụ Ọma 51:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 51 Chineke, biko, meere m amara n’ihi ịhụnanya gị.*+ Hichapụ mmehie m n’ihi na ebere gị dị ukwuu.+ Abụ Ọma 90:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 Mee ka ịhụnanya gị*+ zuo anyị ahụ́ n’ụtụtụ,Ka anyị wee na-eti mkpu ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ+ n’oge niile anyị dị ndụ.
14 Mee ka ịhụnanya gị*+ zuo anyị ahụ́ n’ụtụtụ,Ka anyị wee na-eti mkpu ọṅụ ma na-enwe obi ụtọ+ n’oge niile anyị dị ndụ.