Abụ Ọma 119:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Mgbe ndị isi nọkọdịrị na-ekwutọ m,Ohu gị na-echebara ntụziaka gị echiche.* Abụ Ọma 119:71 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 71 Ọ dị mma na a tara m ahụhụ,+Ka m wee mụta ntụziaka gị.