1 Ihe E Mere 22:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Ka Jehova mee ka ị dị akọ, na-aghọtakwa ihe+ mgbe ọ ga-eme ka ị na-edu ndị Izrel, ka i nwee ike ịna-edebe iwu Jehova bụ́ Chineke gị.+ Job 32:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ma, ọ bụ mmụọ nsọ nke Chineke na-enye ndị mmadụ,Bụ́ ume nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, na-eme ka ha ghọta ihe.+
12 Ka Jehova mee ka ị dị akọ, na-aghọtakwa ihe+ mgbe ọ ga-eme ka ị na-edu ndị Izrel, ka i nwee ike ịna-edebe iwu Jehova bụ́ Chineke gị.+
8 Ma, ọ bụ mmụọ nsọ nke Chineke na-enye ndị mmadụ,Bụ́ ume nke Onye Pụrụ Ime Ihe Niile, na-eme ka ha ghọta ihe.+