Abụ Ọma 119:5, 6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ọ dị m nnọọ ka ya bụrụ na m ga-akwụsi ike+Ma na-eso ntụziaka gị mgbe niile. 6 Ọ ga-eme ka ihere ghara ime m+Mgbe m na-amụ iwu gị niile. 1 Jọn 2:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 N’ihi ya, ụmụntakịrị, unu na ya dịrị n’otu, ka anyị wee jiri obi ike kwuo okwu+ mgbe a ga-eme ka ọ pụta ìhè, gharakwa ikwe ka ihere mee ka anyị hapụ ya n’oge ọnụnọ ya.
5 Ọ dị m nnọọ ka ya bụrụ na m ga-akwụsi ike+Ma na-eso ntụziaka gị mgbe niile. 6 Ọ ga-eme ka ihere ghara ime m+Mgbe m na-amụ iwu gị niile.
28 N’ihi ya, ụmụntakịrị, unu na ya dịrị n’otu, ka anyị wee jiri obi ike kwuo okwu+ mgbe a ga-eme ka ọ pụta ìhè, gharakwa ikwe ka ihere mee ka anyị hapụ ya n’oge ọnụnọ ya.