Abụ Ọma 142:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebe ka i nyere m aka,N’ihi na m nọ ná nnukwu nsogbu. Napụta m n’aka ndị na-akpagbu m,+N’ihi na ha ka m ike.
6 Ṅaa ntị n’ákwá m na-ebe ka i nyere m aka,N’ihi na m nọ ná nnukwu nsogbu. Napụta m n’aka ndị na-akpagbu m,+N’ihi na ha ka m ike.