Ilu 6:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 N’ihi na ntụziaka bụ ọkụ e ji ahụ ụzọ.*+ Iwu* bụ ìhè,+Mba a bara iji dọọ mmadụ aka ná ntị ga-emekwa ka mmadụ dị ndụ.+ Matiu 4:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ma ọ sịrị: “E dere, sị: ‘Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova* pụta.’”+
23 N’ihi na ntụziaka bụ ọkụ e ji ahụ ụzọ.*+ Iwu* bụ ìhè,+Mba a bara iji dọọ mmadụ aka ná ntị ga-emekwa ka mmadụ dị ndụ.+
4 Ma ọ sịrị: “E dere, sị: ‘Ọ bụghị naanị achịcha ga-eme ka mmadụ dị ndụ, kama ọ bụ okwu niile si n’ọnụ Jehova* pụta.’”+