Abụ Ọma 19:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+ Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+ Ilu 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-eme ka mmadụ mara ihe.+ Ọ bụ okwu si n’ọnụ ya na-eme ka mmadụ mụta ihe ma ghọta ihe. Ilu 10:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Onye ma ihe ga-anabata ntụziaka* e nyere ya,+Ma onye na-ekwu okwu nzuzu ga-ala n’iyi.+
7 Iwu Jehova zuru okè.+ Ọ na-eme ka mmadụ nweghachi ume.*+ Ihe Jehova na-echetara ndị ya bụ ihe e kwesịrị ịtụkwasị obi.+ Ọ na-eme ka onye na-amaghị ihe mara ihe.+
6 N’ihi na ọ bụ Jehova na-eme ka mmadụ mara ihe.+ Ọ bụ okwu si n’ọnụ ya na-eme ka mmadụ mụta ihe ma ghọta ihe.