Abụ Ọma 18:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 M ga na-eme ihe dị mma n’anya ya mgbe niile,+Agaghịkwa m eme ihe ọjọọ ọ bụla.+ Abụ Ọma 119:59 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 59 Echebarala m otú m si ebi ndụ echiche,Ka m wee mewekwa ihe ndị ị na-echetara m.+