Abụ Ọma 119:88 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 88 Dowe m ndụ n’ihi ịhụnanya gị,*Ka m wee na-eme ihe ndị ị na-echetara m. Abụ Ọma 143:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Jehova, biko, dowe m ndụ n’ihi aha gị. Napụta m* n’ahụhụ m na-ata n’ihi na ị bụ onye ezi omume.+