Abụ Ọma 50:23 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 23 Ọ bụ onye na-ekele m na-eto m. Ekele ya bụ àjà ọ na-achụrụ m.+ Mụnwa bụ́ Chineke ga-azọpụtakwaOnye na-eso ụzọ dị mma.”+ Hosia 14:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Lọghachikwutenụ Jehova. Sịkwanụ ya: ‘Gbaghara anyị mmehie anyị,+ nabatakwa ihe dị mma anyị na-enye gị. Anyị ga-ejikwa ọnụ anyị too gị+ otú ahụ anyị si eji ụmụ ehi achụrụ gị àjà.* Ndị Hibru 13:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+
23 Ọ bụ onye na-ekele m na-eto m. Ekele ya bụ àjà ọ na-achụrụ m.+ Mụnwa bụ́ Chineke ga-azọpụtakwaOnye na-eso ụzọ dị mma.”+
2 Lọghachikwutenụ Jehova. Sịkwanụ ya: ‘Gbaghara anyị mmehie anyị,+ nabatakwa ihe dị mma anyị na-enye gị. Anyị ga-ejikwa ọnụ anyị too gị+ otú ahụ anyị si eji ụmụ ehi achụrụ gị àjà.*
15 Ka anyị si n’aka ya na-achụrụ Chineke àjà otuto mgbe niile,+ ya bụ, okwu ọnụ+ anyị nke na-akọsa aha Chineke n’ihu ọha.+