Diuterọnọmi 33:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Ka ha kụziere Jekọb ihe i kpebiri,+Kụziekwara Izrel Iwu gị.+ Ka ha mụnyere gị insens ọkụ ka ị nụrụ ísì ya+Ma chụọkwa onyinye a na-esucha ọkụ n’àjà n’ebe ịchụàjà gị.+ Aịzaya 48:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Jehova, Onye Mgbapụta gị na Onye Nsọ Izrel, kwuru,+ sị: “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Chineke gị. Ọ bụ m na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru,+Na-ezikwa gị ụzọ i kwesịrị ịna-eso.+
10 Ka ha kụziere Jekọb ihe i kpebiri,+Kụziekwara Izrel Iwu gị.+ Ka ha mụnyere gị insens ọkụ ka ị nụrụ ísì ya+Ma chụọkwa onyinye a na-esucha ọkụ n’àjà n’ebe ịchụàjà gị.+
17 Jehova, Onye Mgbapụta gị na Onye Nsọ Izrel, kwuru,+ sị: “Mụnwa, bụ́ Jehova, bụ Chineke gị. Ọ bụ m na-akụziri gị otú ị ga-esi baara onwe gị uru,+Na-ezikwa gị ụzọ i kwesịrị ịna-eso.+