Abụ Ọma 32:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo. Ị ga-echebe m n’oge nsogbu.+ Ị ga-eme ka ndị ga-eti mkpu ọṅụ maka na ị napụtala m gbaa m gburugburu.+ (Sila) Abụ Ọma 91:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m a rụsiri ike.+ Ị bụ Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.”+
7 Ị bụụrụ m ebe nzuzo. Ị ga-echebe m n’oge nsogbu.+ Ị ga-eme ka ndị ga-eti mkpu ọṅụ maka na ị napụtala m gbaa m gburugburu.+ (Sila)
2 M ga-asị Jehova: “Ị bụ ebe mgbaba m na ebe m a rụsiri ike.+ Ị bụ Chineke m, onye m tụkwasịrị obi.”+