Abụ Ọma 130:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 M nwere olileanya n’ebe Jehova nọ. M* nwere olileanya n’ebe ọ nọ. M tụkwasịrị okwu ya obi.