Abụ Ọma 42:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 42 Chineke, agụụ ife gị na-agụsi m ike*Otú agụụ mmiri si agụsi mgbada ike. 1 Pita 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka okwu Chineke, nke dị ka mmiri ara a na-agwaghị agwa, na-agụ unu agụụ otú ahụ ọ na-agụ ụmụ ọhụrụ+ agụụ ịṅụ ara nne ha. Ọ ga-eme ka unu tozuo etozuo, a zọpụtakwa unu,+
2 Ka okwu Chineke, nke dị ka mmiri ara a na-agwaghị agwa, na-agụ unu agụụ otú ahụ ọ na-agụ ụmụ ọhụrụ+ agụụ ịṅụ ara nne ha. Ọ ga-eme ka unu tozuo etozuo, a zọpụtakwa unu,+