Ọnụ Ọgụgụ 6:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Ka Jehova nwee mmasị n’ebe unu nọ,*+ ka o meekwara unu amara. Abụ Ọma 4:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 E nwere ọtụtụ ndị na-ajụ, sị: “Ònye ga-eme ka ihe ọma ruo anyị aka?” Jehova, biko, meere anyị amara.*+
6 E nwere ọtụtụ ndị na-ajụ, sị: “Ònye ga-eme ka ihe ọma ruo anyị aka?” Jehova, biko, meere anyị amara.*+