Mkpughe 16:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Anụkwara m ka mmụọ ozi nke na-ahụ maka mmiri sịrị: “Ị bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye dị adị na onye dịbu adị.+ Ị bụ onye ezi omume n’ihi ihe ndị a i kpebiri.+ Mkpughe 16:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Anụkwara m olu si n’ebe ịchụàjà ahụ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ikpe gị ziri ezi, e kwesịkwara ịtụkwasị ya obi.”+
5 Anụkwara m ka mmụọ ozi nke na-ahụ maka mmiri sịrị: “Ị bụ Chineke e kwesịrị ịtụkwasị obi,+ onye dị adị na onye dịbu adị.+ Ị bụ onye ezi omume n’ihi ihe ndị a i kpebiri.+
7 Anụkwara m olu si n’ebe ịchụàjà ahụ sị: “Jehova* Chineke, Onye Pụrụ Ime Ihe Niile,+ ikpe gị ziri ezi, e kwesịkwara ịtụkwasị ya obi.”+