Abụ Ọma 22:6, 7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ndị mmadụ ji m eme ihe ọchị, ha kpọkwara m asị,Ka à ga-asị na m bụ idide, na abụghị m mmadụ.+ 7 Ndị niile na-ahụ m na-eji m eme ihe ọchị.+ Ha na-akwa m emo, na-efufekwa isi, na-asị:+
6 Ma ndị mmadụ ji m eme ihe ọchị, ha kpọkwara m asị,Ka à ga-asị na m bụ idide, na abụghị m mmadụ.+ 7 Ndị niile na-ahụ m na-eji m eme ihe ọchị.+ Ha na-akwa m emo, na-efufekwa isi, na-asị:+