1 Samuel 24:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ka Jehova bụrụ onyeikpe. Ọ ga-eleba okwu mụ na gị anya, kpeekwa ikpe mụ na gị.+ Ọ ga-ekpere m ikpe ma kpepụta m n’aka gị.” Abụ Ọma 43:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 43 Chineke, biko, kpee m ikpe.+ Kpechite ọnụ m n’ikpe+ mụ na mba na-anaghị erubere gị isi nwere. Napụta m n’aka onye aghụghọ nke na-eme ajọ omume.
15 Ka Jehova bụrụ onyeikpe. Ọ ga-eleba okwu mụ na gị anya, kpeekwa ikpe mụ na gị.+ Ọ ga-ekpere m ikpe ma kpepụta m n’aka gị.”
43 Chineke, biko, kpee m ikpe.+ Kpechite ọnụ m n’ikpe+ mụ na mba na-anaghị erubere gị isi nwere. Napụta m n’aka onye aghụghọ nke na-eme ajọ omume.