Abụ Ọma 91:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 E nweghị ọdachi ga-adakwasị gị,+E nweghịkwa ihe ọjọọ ga-abịa nso n’ụlọikwuu gị. Ilu 12:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 E nweghị ihe ọjọọ ga-eme onye ezi omume,+Ma ọdachi ga-ezu ndị ajọ omume ahụ́.+