Abụ Ọma 25:15 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 15 Ọ bụ Jehova ka m na-ele anya mgbe niile ka o nyere m aka,+N’ihi na ọ ga-eme ka ụkwụ m pụta n’ọnyà.*+ Abụ Ọma 121:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 121 M lere anya n’ugwu dị iche iche,+ sị: Olee onye ga-enyere m aka?
15 Ọ bụ Jehova ka m na-ele anya mgbe niile ka o nyere m aka,+N’ihi na ọ ga-eme ka ụkwụ m pụta n’ọnyà.*+