Abụ Ọma 119:82 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 82 M na-atụ anya ihe ị ga-ekwu+Mgbe m nọ na-asị: “Olee mgbe ị ga-akasi m obi?”+ Abụ Ọma 130:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 M* na-echeresi Jehova ike+Karịa otú ndị nche si eche ka chi bọọ,+Karịa otú ndị nche si atụsi anya ike ka chi bọọ.
6 M* na-echeresi Jehova ike+Karịa otú ndị nche si eche ka chi bọọ,+Karịa otú ndị nche si atụsi anya ike ka chi bọọ.