Ekliziastis 7:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Ma mmegbu nwere ike ime ka onye ma ihe mewe ara ara, aka azụ* na-emebikwa obi mmadụ.+