Abụ Ọma 36:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 Biko, akwụsịla ịhụ ndị ma gị n’anya,+Na-egosikwa ndị obi ha dị ọcha na ị bụ onye ezi omume.+ Abụ Ọma 73:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 73 N’eziokwu, Chineke na-emere Izrel ihe ọma. Ọ na-emere ya ndị obi ha dị ọcha.+