1 Ihe E Mere 10:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 Otú a ka Sọl si nwụọ n’ihi isi o nupụụrụ Jehova. O meghị ihe Jehova gwara ya.+ Ọ gakwukwaara onye na-agba afa ka ọ jụọrọ ya ase+ Abụ Ọma 53:5 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 5 Ma oké ụjọ ga-ejide ha,Ụdị ụjọ na-atụtụbeghị ha,*N’ihi na Chineke ga-atụsasị ọkpụkpụ ndị na-alụso gị ọgụ. Ị ga-emenye ha ihere, n’ihi na Jehova ajụla ha. Aịzaya 59:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ha amaghị otú ha na ndị ọzọ ga-esi na-adị n’udo. Ha anaghị ekpe ikpe ziri ezi.+ Ha na-eme ka okporo ụzọ ha niile gbagọọ agbagọ. Udo agaghị adịrị onye ọ bụla na-eje ije na ha.+
13 Otú a ka Sọl si nwụọ n’ihi isi o nupụụrụ Jehova. O meghị ihe Jehova gwara ya.+ Ọ gakwukwaara onye na-agba afa ka ọ jụọrọ ya ase+
5 Ma oké ụjọ ga-ejide ha,Ụdị ụjọ na-atụtụbeghị ha,*N’ihi na Chineke ga-atụsasị ọkpụkpụ ndị na-alụso gị ọgụ. Ị ga-emenye ha ihere, n’ihi na Jehova ajụla ha.
8 Ha amaghị otú ha na ndị ọzọ ga-esi na-adị n’udo. Ha anaghị ekpe ikpe ziri ezi.+ Ha na-eme ka okporo ụzọ ha niile gbagọọ agbagọ. Udo agaghị adịrị onye ọ bụla na-eje ije na ha.+