-
Aịzaya 9:3Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
3 I meela ka mba a mụbaa.
I meela ka ha na-aṅụrị sọ ọṅụ.
Ha na-aṅụrị ọṅụ n’ihu gị
Otú ndị mmadụ si aṅụrị ọṅụ n’oge a na-ewe ihe ubi
Nakwa otú ndị mmadụ si aṅụrị ọṅụ ma ha na-eke ihe ha kwatara n’agha.
-