Ilu 3:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 N’ihe niile ị na-eme, chọpụta ihe bụ́ uche ya,+Ọ ga-emekwa ka ihe gaziere gị.*+ Ilu 10:22 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 22 Ọ bụ ngọzi Jehova na-eme mmadụ ọgaranya,+E nweghịkwa nsogbu* ya na ya na-eso. Ilu 16:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Tinye ihe ọ bụla ị na-eme n’aka Jehova,+Ihe ndị ị chọrọ ime ga-agakwa nke ọma.