-
Ekliziastis 5:12Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
12 Ụra onye na-eje ozi na-atọ ya ụtọ, ma ihe ọ na-eri ò buru ibu ma ò pere mpe. Ma ọtụtụ ihe ọgaranya nwere anaghị ekwe ya rahụ ụra.
-