Ọ́bá Akwụkwọ Anyị NKE DỊ N'ỊNTANET
Ọ́bá Akwụkwọ Anyị
NKE DỊ N'ỊNTANET
Igbo
Ọ
  • Á
  • á
  • À
  • à
  • É
  • é
  • È
  • è
  • Ì
  • ì
  • Í
  • í
  • Ị
  • ị
  • Ị̀
  • ị̀
  • Ị́
  • ị́
  • Ḿ
  • ḿ
  • M̀
  • m̀
  • Ṅ
  • ṅ
  • Ò
  • ò
  • Ó
  • ó
  • Ọ
  • ọ
  • Ọ̀
  • ọ̀
  • Ọ́
  • ọ́
  • Ù
  • ù
  • Ú
  • ú
  • Ụ
  • ụ
  • Ụ̀
  • ụ̀
  • Ụ́
  • ụ́
  • BAỊBỤL
  • AKWỤKWỌ NDỊ ANYỊ NWERE
  • ỌMỤMỤ IHE
  • Abụ Ọma 38:4
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  4 N’ihi na mmehie ndị m mere erikpuola isi m.+

      Ha dị ka ibu na-anyị arọ. Agaghị m ebuli ha.

  • Abụ Ọma 103:14
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 14 N’ihi na ọ ma nnọọ otú e si kee anyị.+

      Ọ na-echeta na anyị bụ ájá.+

  • Abụ Ọma 143:1, 2
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 143 Jehova, biko, nụrụ ekpere m.+

      Ṅaa ntị n’arịrịọ m na-arịọ ka i nyere m aka.

      Za m n’ihi na ị bụ onye ezi omume na onye e kwesịrị ịtụkwasị obi.

       2 Ekpela ohu gị ikpe,

      N’ihi na e nweghị onye dị ndụ ikpe na-agaghị ama n’ihu gị.+

  • Aịzaya 55:7
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    •  7 Ka onye ajọ omume hapụ ụzọ ọjọọ ọ na-eso.+

      Ka onye ọjọọ kwụsị iche echiche ọjọọ.

      Ya lọghachikwute Jehova, onye ga-emere ya ebere.+

      Ya lọghachikwute Chineke anyị, n’ihi na ọ ga-agbaghara ya mmehie ya kpamkpam.+

  • Daniel 9:18
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 18 Chineke m, biko, gee m ntị ma nụrụ ihe m na-ekwu. Meghee anya gị hụrụ otú obodo anyị a kpọkwasịrị aha gị si tọgbọrọ chakoo. Anyị na-arịọ gị arịrịọ a maka na ị na-eme ebere nke ukwuu, ọ bụghị maka na anyị bụ ndị ezi omume.+

  • Ndị Rom 3:20
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 20 N’ihi ya, e nweghị onye* a ga-akpọ onye ezi omume n’ihu ya maka na ọ na-eme ihe e kwuru n’iwu,+ n’ihi na ọ bụ iwu na-eme ka anyị mata ihe bụ́ mmehie.+

  • Taịtọs 3:5
    Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
    • 5 (ọ bụghị maka ọrụ ezi omume ọ bụla anyị rụrụ,+ kama ọ bụ n’ihi ebere ya),+ o si n’ahụ́ ọ sara anyị nke mere ka anyị dị ndụ+ nakwa mmụọ nsọ o ji mee ka anyị dị ọhụrụ zọpụta anyị.+

Akwukwo Igbo (1984-2025)
Pụọ
Banye
  • Igbo
  • Ziga ya
  • Ịgbanwe Ihe
  • Copyright © 2025 Watch Tower Bible and Tract Society of Pennsylvania
  • Ihe Ị Ga-eme na Ihe Ị Na-agaghị Eme
  • Ihe Anyị Ji Ihe Ị Gwara Anyị Eme
  • Kpebie Ihe Ị Ga-agwa Anyị
  • JW.ORG
  • Banye
Ziga ya