2 Samuel 7:2, 3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 eze gwara Netan+ onye amụma, sị: “Ugbu a, ebi m n’ụlọ e ji osisi sida rụọ,+ ma, a ka na-adọsa Igbe ezi Chineke n’ụlọikwuu.”+ 3 Netan asị eze: “Gaa mee ihe ọ bụla dị gị n’obi ime, n’ihi na Jehova nọnyeere gị.”+
2 eze gwara Netan+ onye amụma, sị: “Ugbu a, ebi m n’ụlọ e ji osisi sida rụọ,+ ma, a ka na-adọsa Igbe ezi Chineke n’ụlọikwuu.”+ 3 Netan asị eze: “Gaa mee ihe ọ bụla dị gị n’obi ime, n’ihi na Jehova nọnyeere gị.”+