2 Samuel 5:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Haịram+ eze Taya ziri ndị ozi ka ha gakwuru Devid, ka ha hazie otú a ga-esi bute osisi sida,+ o zigakwara ndị ọkwá nkà na ndị na-eji nkume arụ mgbidi ka ha rụọrọ Devid ụlọ.*+
11 Haịram+ eze Taya ziri ndị ozi ka ha gakwuru Devid, ka ha hazie otú a ga-esi bute osisi sida,+ o zigakwara ndị ọkwá nkà na ndị na-eji nkume arụ mgbidi ka ha rụọrọ Devid ụlọ.*+